Monsuru Owolabi
Ọdịdị
Monsuru Alao Owolabi, nke a makwaara dị ka Batola, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dịka onye otu ụlọ omebe iwu, na-anọchite anya Lagos Island II Federal Constituency na 6th National House of representatives na 2003.[1] [2][3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). Citizen Science Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Lawmaker’s Wife Becomes Iyaloja General (en-US). PM News Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Adeolu (2017-03-06). OWOLABI, Hon. Monsuru Alao (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2025-01-08.