Moruf Akinderu Fatai
Ọdịdị
Moruf Akinderu Fatai bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu Ụlọ ndị nnọchiteanya na Mgbakọ Mba , na-anọchite anya Oshodi-Isolo I nke Lagos State n'oge 7th Assembly site na 2011 ruo 2015. N'afọ 2023, A ṅụrụ ya iyi dịka kọmishọna na-ahụ maka ụlọ na Legọs steeti. [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Adebanjo (2024-07-30). Akinderu-Fatai again wins Commissioner of the Year (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2024-12-30.
- ↑ Olujinmi (2024-06-26). There is a 2.3 million housing gap in Lagos – Lagos State Housing Commissioner (en-US). Nairametrics. Retrieved on 2024-12-30.
- ↑ Lagos state commissioners: Sanwo-Olu swear in 37 pipo wey state lawmakers confam. BBC News Pidgin (2023-09-13). Retrieved on 2024-12-30.