Gaa na ọdịnaya

Mounia Meslem

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Mounia Meslem (amụrụ na Tébessa na 24 June 1961), bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Algeria.[1] Ọkwa ya bụ Mịnịsta na-ahụ maka ịdị n'otu nke mba, ezinụlọ na ihe gbasara ụmụ nwanyị. [1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Algerian embassy. Archived from the original on 2016-08-22. Retrieved on 2016-08-05.