Gaa na ọdịnaya

Muhammad Sani Ibrahim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Muhammad Sani Ibrahim
Member of the House of Representatives
In office
2003–2007
ConstituencyKaduna North Federal Constituency
Personal details
BornỌktoba 1970 (age 55)
NationalityNigerian
Political partyAll Nigeria Peoples Party (ANPP)
OccupationPolitician

Muhammad Sani Ibrahim bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke rụrụ ọrụ dịka onye nnọchiteanya nke Kaduna North Federal Constituency na 5th National Assembly site na 2003 ruo 2007. Ọ bụ onye otu pati All Naijiria Peoples Party (ANPP). O nwere asambodo Diploma na International Relations and Diplomacy na Kaduna Polytechnic, Kaduna. [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. House of Representatives Member | Honourable Muhammad Sani Ibrahim (2007-10-12). Archived from the original on 12 October 2007. Retrieved on 2025-01-08.
  2. The House of Representatives, Federal Republic of Nigeria (2008-03-28). Archived from the original on 28 March 2008. Retrieved on 2025-01-08.