Gaa na ọdịnaya

Muhammad Soba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Muhammad Musa Soba bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Soba Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya na 3 Maachị 1964, o si Kaduna Steeti. A họpụtara ya n'ụlọ omebe iwu na ntuli aka nke 2015.[1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Hon. Muhammad Soba biography, net worth, age, family, contact & picture. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2025-01-08.