Gaa na ọdịnaya

Mukhtar Ahmed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mukhtar Ahmed Monrovia
Member of the House of Representatives
Assumed office
2019
ConstituencyKaduna South Federal Constituency
Personal details
Born1967 (age 58–59)
NationalityNigerian
Political partyAll Progressives Congress (APC)
OccupationPolitician

Mukhtar Ahmed Monrovia bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke rụrụ ọrụ dịka onye otu na-anọchite anya Kaduna South Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya n'afọ 1967, o si na Kaduna steeti. A họpụtara ya ka ọ banye n'ụlọ omebe iwu n'afọ 2019 n'okpuru otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC). [1][2] Ọ haziri mmemme ọzụzụ dijitalụ maka ụmụ agbọghọ, na-ekesa laptọọpụ 55 yana onyinye ego nye ndị na-akwado ya.[3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
  2. Candidates - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2025-01-06.
  3. Shittu (2021-12-19). Monrovia, Kaduna lawmaker, distributes laptops to 55 girls (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-06.