Mukhtar Shehu Ladan
Ọdịdị
Mukhtar Shehu Ladan bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu na-anọchite anya Makarfi/Kudan Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Amụrụ ya n’afọ 1986, o si Kaduna steeti. A họpụtara ya ka ọ bụrụ ụlọ omebe iwu na 2019 n'okpuru All Progressives Congress (APC).[1][2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ admin (2021-12-29). MIDTERM: Mukhtar Shehu nets zero bills in 2 years (en-US). OrderPaper. Archived from the original on 2025-01-08. Retrieved on 2025-01-06.