Musa Fagen-Gawo
Ọdịdị
Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.
Musa Muhammad Fagen-Gawo bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria si Jigawa steeti. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite Babura/Garki Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Ọ meriri ntuli aka nke afọ 2020, nọchiri nna ya nwụrụ anwụ. O siri na All Progressives Congress (APC) pụọ gaa na Peoples Democratic Party (PDP) ka ọtụtụ esemokwu gasịrị.[1][2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Muhammad (2023-02-22). 2023: Reps member dumps APC for PDP in Jigawa (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ oluchi (2020-03-15). APC Wins Jigawa State Bye-Election (en-GB). Channels Television. Retrieved on 2025-05-12.
- ↑ Khaleel Muhammad (2023-02-22). 2023: Reps member dumps APC for PDP in Jigawa (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-05-12.