Gaa na ọdịnaya

Musa Muhammad Pali

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Musa Muhammad Pali bụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu na-anọchite anya Alkaleri/Kirfi Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya.[1] [2][3]

Mbido ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Musa Muhammad Pali n'afọ 1970 wee si na Bauchi State. A họpụtara ya na 2019 na National Assembly dị ka onye otu na-anọchite anya Alkaleri/Kirfi Federal Constituency.[1][2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-05.
  2. 1 2 Nigeria (2022-05-05). Bauchi State Senatorial Zones History with Their Representatives. (en-US). Aziza Goodnews. Retrieved on 2025-01-05.
  3. Gaddafi (2023-01-04). Four Bauchi lawmakers fail to sponsor a bill | NASS Scorecard (en-US). OrderPaper. Retrieved on 2025-01-05.