Mustapha Bukar
Ọdịdị
Mustapha Bukar | |
|---|---|
| Senator | |
| Constituency | Katsina North |
| Personal details | |
| Political party | All Progressives Congress (APC) |
Mustapha Bukar bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke nọchitere anya mpaghara Katsina North dị ka onye omeiwu na National Assembly n'okpuru ikpo okwu nke All Progressives Congress (APC). Ọ nwụrụ n'ọnwa Eprel afọ 2018 mgbe ọ dị afọ 63 n'ụlọ ọgwụ nkeonwe na Federal Capital Territory, Abuja. [1][2][3][4]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Buhari mourns Katsina Senator, Mustapha Bukar – Punch Newspapers (en-US). Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Another Nigerian Senator, Bukar Mustapha, is dead. Premium Times. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Idowu (2018-04-04). Senator Bukar Buried In Hometown, Daura (en). Channels Television. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Godwin (2018-04-04). Mustapha Bukar finally laid to rest in Buhari's hometown (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.