Gaa na ọdịnaya

Mustapha Khabeeb

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mustapha Khabeeb bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-ejekwa ozi ugbu a dị ka Senator na-anọchi anya Jigawa South-West district na Jigawa steeti n'okpuru ikpo okwu Peoples Democratic Party (PDP)[1][2]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Amadu (2024-11-06). Senator Khabeeb signs youth empowerment bond in Jigawa (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-04.
  2. #NigeriaDecides2023: APC wins two senatorial seats as PDP clinches one in Jigawa. premiumtimesng.com. Retrieved on 2025-01-04.