Mzwandile Masuku
Ọdịdị
Mzwandile Masuku
| |
|---|---|
| Mba | Swazi |
| Ọrụ | Onye ọka iwu na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ |
Mzwandile Masuku bụ onye ọka iwu Swazi Human Rights na nwa nke onye isi mmegide a ma ama, Mario Masuku.
Akụkọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na egwu mara ndụ Masuku n'oge ọ bụ nwata n'ihi mmegide nna ya megide ọchịchị Eze Mswati nke Atọ. A tụrụ nna ya mkpọrọ maka iyi ọha egwu maka iti mkpu "Viva Pudemo" nke bụ aha pati ndọrọ ndọrọ ọchịchị a machibidoro iwu na Swaziland. [1] [2][3][4]
N'afọ 2009, ọ malitere ụlọ ọrụ ndị ọka iwu raara onwe ya nye ịgbachitere ikike ọha na eze na onye ọka iwu na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ, Thulani Maseko, nke na-enye nkwado iwu maka ndị Swazis na-eche mkpagbu ihu site na steeti. [4][5]
Ntuaka
[dezie | dezie ebe o si]- "Petition To Free PUDEMO Leader".en.africatime.com. ewetare 10 Machii 2018.
- "Swaziland onye isiala Danish Parliament Support Jailed PUDEMO president Mario Masuku's release".WWW.cosatu.org.za. ewetara 10 Machi 2018. 4.
- ↑ Petition To Free PUDEMO Leader. en.africatime.com. Archived from the original on 22 December 2015. Retrieved on 10 March 2018.
- ↑ Swaziland: President of Danish Parliament Support Jailed PUDEMO President Mario Masuku's release. www.cosatu.org.za. Archived from the original on 11 March 2018. Retrieved on 10 March 2018.
- ↑ Danish political support for Mario Masuku (22 January 2015). Archived from the original on 11 March 2018. Retrieved on 10 March 2018.
- ↑ 4.0 4.1 Swaziland: Growing up with a political activist. Amnesty International (May 1, 2015).
- ↑ Jailed Swazi activists in legal limbo. Mail & Guardian (May 25, 2015).