Nadia Yassine
Ọdịdị
Nadia Yassine (Arabic: نادية ياسين) (amuru Disemba 1958) bu onye isi ngalaba umu nwanyi nke Moroccan Islamist movement Al Adl Wa Al Ihssane (Ikwa nke Ikpe na Ime Mmụọ).[1] Amụrụ na Casablanca, Morocco, ọ bụ ada nke onye guzobere otu nzukọ Cheikh Abdesslam Yassine.. [1]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Masbah (January 10, 2013). In Yassine's Footsteps. Sada. Archived from the original on 2013-03-25. Retrieved on 10 January 2013.