Nami

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
  • Nami (なみ,ナミ, 奈美, 成リー, 菜美), aha nwanyị Japan nyere
  • Nami Akimoto (amụrụ ya na afọ 1968), onye na-ese ihe nkiri manga na Japan
  • Nami Iguchi (井口 奈己,amurunya na afo 1967), screenwriter and editor (born 1967Onye isi ihe nkiri Japanese,odee nkiri na onye ndehari
  • Nami Kurokawaamụrụ n'afọ 1980), onye na-eme ihe nkiri olu na Japan
  • Nami Miyazaki (amụrụ n'afọ 1976), onye na-edebe goolu mba ụwa na egwuregwu hockey nke Japan
  • Nami Tamaki (amụrụ n'afọ 1988), onye na-agụ egwu na Japan
  • Nami Teshima (amụrụ n'afọ 1974), onye na-agba mgba judo na Japan lara ezumike nká
  • Nami Tsukamoto (amụrụ n'afọ 1979), onye na-agba egwú ballet na onye na-eme ihe nkiri na Japan
  • Nami Yayak, onye na-agba égbè n'egwuregwu Olimpik nke Turkey
  • Na-mi (amụrụ n'afọ 1957), onye na-agụ egwu South Korea