Gaa na ọdịnaya

Nan Jing (ọgwụ Chinese)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Ebugharirị ịhụ site na Nan Jing (Chinese medicine))
Nan Jing (ọgwụ Chinese)
ọrụ edemede


Huangdi Bashiyi Nanjing (Chinese: 黃帝八十一難經; lit. 'The Huang Emperor's Canon of Eighty-One Difficult Issues'), nke a na-akpọkarịri Nan Jing, bụ otu n'ime ọgwụ ọdịnala ndị China (TCM).

A chịkọtara Nan Jing na China n'oge narị afọ mbụ O.A., a na-akpọ Nan Jin n"ihi na isi iri asato na otu ya na'ịchọ ịkọwapụta nkwupụta dị mgbagwoju anya e mere na Huangdi Neijing ma jiri ya mee ihe nke ukwuu maka ọmụmụ na ntụaka na Japanese acupuncture na ọgwụ ọdịnala Japanese (TJM).[1]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nan Jing: The Classic of Difficult Issues (en). ResearchGate. Retrieved on 2021-01-01.