Gaa na ọdịnaya

Nancy Charton

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Nancy Charton Ph.D (1920 – 2015) bụ nwanyị mbụ echiri echichi nchụaja na Ụka Anglican nke South Africa . [ 1 ] [ 2 ] [ 3 ] [ 4 ] [ 5 ]

Charton bụ onye nkuzi na emesia osote prọfesọ na ngalaba ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Mahadum Rhodes . Ọ bụkwa dikọn na St Bartholomew's Church, Grahamstown . Na Septemba 1992 ọ bụ David Russell chiri ya echichi na Katidral Grahamstown .

Na-arụ ọrụ

[dezie | dezie ebe o si]

 nkuzi na emesia osote prọfesọ na ngalaba