Gaa na ọdịnaya

Nasiru Abduwa Gabasawa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nasiru Abduwa Gabasawa bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu na-anọchite Gabasawa/Gezawa Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Amụrụ na 16 June 1958, o si Kano steeti. Ebu ụzọ họpụta ya n'ụlọomeiwu ukwu n'afọ 1998. A họpụtara ya ọzọ n'afọ 1999, 2003, 2007 na 2019. Abduwa bụ onye isi oche abụọ nke ọchịchị Gabasawa na Kano steeti.[1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-07.
  2. Lawmakers - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. www.constrack.ng. Retrieved on 2025-01-07.

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]