Natakamani
Ọdịdị

Natakamani, nke a na-akpọkwa Aqrakamani,[1] bụ eze Kush nke chịrị site na Meroë n’etiti narị afọ mbụ OA.[2] Ya na nne ya, Amanitore,[3] chịrị dịka ndị ọchịchị ibe ha. Natakamani bụ otu n’ime ndị ọchịchị kachasị ama nke Oge Meroitic.[4] Ya na Amanitore nwere ike ịbụ ndị ha na Eze Ukwu Rom Nero dịkọrọ ndụ.[5]
- ↑ Kuckertz, Josefine (2021). "Meroe and Egypt". UCLA Encyclopedia of Egyptology: 5, 13, 17.

- ↑ Mokhtar, G. (2001) Ancient Civilizations of Africa "University of California Press". p. 168. ISBN 0-85255-092-8.