Gaa na ọdịnaya

Nazifi Sani Gumel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nazifi Sani Gumel bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ugbu a, ọ bụ onye na-anọchite anya Gagarawa/Gumel/Maigatari/Sule Tankarkar Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Amụrụ na 1 August 1980, o si Jigawa State ma nweta nzere masta. Ebu ụzọ họpụta ya n'ụlọomeiwu ukwu n'afọ 2019. A họpụtara ya ọzọ na 2023 maka oge nke abụọ n'okpuru All Progressives.Congress (APC).[1][2][3]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
  2. 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2025-01-06.
  3. National Assembly | Federal Republic of Nigeria. nass.gov.ng. Retrieved on 2025-01-06.