Ndị Naijiria nọ n'Ịtali
Ọdịdị
Ịdị ndị Naịjirịa na Itali amaliteela kemgbe afọ iri asatọ gara aga (1980s). [citation needed]
Ntụgharị ọnụ ọgụgụ mmadụ
[dezie | dezie ebe o si]N’afọ 2021, ndị mbịbịa si Naịjirịa nọ na Itali bụ mmadụ 119,435. N’afọ 2014, ndị mbịbịa kwadoro iwu si Naịjirịa nọ na Itali bụ mmadụ 71,158, ebe n’afọ 2006 ha bụ naanị mmadụ 37,733. Obodo atọ nwere ndị Naịjirịa kacha nwee ọtụtụ bụ: Turin, Rome na Padua.[1]
Ndị ama ama
[dezie | dezie ebe o si]- Eddy Wata (1976), singer
- Emeka Jude Ugali (1982), footballer
- Stephen Makinwa (1983), footballer
- Osarimen Giulio Ebagua (1986), footballer
- Angelo Ogbonna (1988), footballer
- Maria Benedicta Chigbolu (1989), olympic athlete
- Stefano Okaka (1989), footballer
- Joel Obi (1991), footballer
- Nicolao Dumitru (1991), footballer
- Awudu Abass (1993), basketball player
- Sara Bonifacio (1996), volleyball player
- Paola Egonu (1998), volleyball player
- Victor Osimhen (1998), footballer
- Destiny Udogie (2002), footballer
Lee kwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndị Senegal nọ n'Ịtali
- Ndị Afrịka na-akwaga Ịtali
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]Nkọwa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Comuni Italiani", Comuni, 11 January 2014. Retrieved on 9 February 2014. (in it)