Gaa na ọdịnaya

Ndị Naijiria na China

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nigerians in China
Total population

10,000 (2014)

Regions with significant populations
Guangzhou[1]
Language(s)
Chinese, Nigerian English, Igbo, and other languages of Nigeria
Religion(s)

Ndị Naịjirịa nọ na China bụ ndị si Naịjirịa kwaga ibi na China dị ka ndị mba ọzọ.

Ọnụọgụ mmadụ

[dezie | dezie ebe o si]

Dịka onye omeiwu Naịjirịa, Senatọ David Mark siri kwuo na njem òtù gara China n’ọnwa Mee afọ 2014, e nwere ihe dịka ndị Naịjirịa puku iri na nde mmadụ iri bi na China.[2] Ndị Naịjirịa juru na Guangzhou, obodo dị na steeti Guangdong nke nwere ọtụtụ ndị Afrịka bi. Onye nnọchiteanya China na Naịjirịa, Gu Xiaojie, kwuru na 2015 na ndị Naịjirịa bụ ndị Afrịka kacha ọtụtụ bi na China.

 

  • Ndị Afrịka nọ na Guangzhou
  • Ndị China Africa
  • Mmekọrịta China na Naịjirịa

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]