Ndị ntorobịa nke MPLA
Ọdịdị
Ndị ntorobịa nke MPLA (Portuguese: Juventude do MPLA, JMPLA) bụ nnukwu ọgbakọ n'ime People's Movement for the Liberation of Angola - Party of Labour, tinyere Òtù Ụmụ nwanyị Angola, National Union of Angolan Workers, na Agostinho Neto Pioneer Organisation.
Jonas Savimbi, onye ndu UNITA site na afọ1966 ruo nke 2002, bụ onye otu JMPLA na mmalite afọ 1960s.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Victoria Brittain. "Obituary: Jonas Savimbi", The Guardian, 2002-02-25. Retrieved on 2012-12-11.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Templeeti:People's Movement for the Liberation of AngolaTempleeti:Communist youth wings