Ndepụta ndị zụtarala ma nweta Boeing 737 MAX ha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nke a na-edepụta ndi niile zụtarala ụgbọelu Boeing 737 MAX nke dị na ngalaba ụgbọ elu, nke ndi Boeing Commercial Airplanes , nkewa nke Boeing Company na-arụpụta ugbua.

Na mbụ, ndị ahịa na-azu 737 MAX abụghị ndị a mara ma e wezụga ụgbọ elu America . Na November 17, 2011, Boeing wepụtara aha ndị ahịa abụọ ọzọ - Lion Air na Aviation Capital Group . N'oge ahụ, Boeing kọrọ maka ndị ahịa ha di itoolu zụrụru ụgbọ elu 737 MAX ruru 700. [1] [2] Mgbe ahụ, na Disemba 13, 2011, Southwest Airlines kwupụtara na ha ga-abụ ndị mbụ ga azụ 737 MAX site na-izu ụgbọelu ruru 150 nakwa nhọrọ ruru 150. [3] [4]

N'abali 31, n'ọnwa mbụ n'afọ 2019, ndị Boeing nwere azụmahịa 737 MAX ruru 5,011 site na ndị ahịa ya ruru 79, [5] na ụlọ ọrụ atọ kachasị azụ ahịa 737 MAX bụ: Southwest Airlines na azụmahịa 280, Flydubai tinyere ọnụ maka 251 na Lion Air manyere ọnụ maka 201. [5]

Azụmahịa ya na nnyefe[dezie | dezie ebe o si]

Azụmahịa na nnyefe site n'afọ[dezie | dezie ebe o si]

Azụmahịa na nnyefe Boeing 737 MAX
2011 2012 2013 2014 2015 2016 2017 2018 2019 Total
Orders 150 908 668 861 409 530 759 694 106 5,111
Deliveries 74 226 20 350

N'abali 31, n'ọnwa mbụ n'afọ 2019[5]

Azụmahịa na nnyefe nile nke Boeing 737 MAX

Nnyefe

N'abali 31 n'ọnwa mbụ n'afọ, 2019[5]

Azụmahịa na nnyefe site na ndị azụmahịa

Ndepụta a na-egosi ndị niile zụrụ ụgbọ elu Boeing 737 MAX na ndị niile ebujegoro nke ha site na ọdi iche ya (ebe a ma ama) na onye ahịa, dịka nke January 31, 2018. [5]

Order date[n 1] Customer Variant Total Orders Total Deliveries
-7 -8 -9 -10 Unk
Àtụ:Dts 9 Air 1 30 1
Àtụ:Dts AerCap 85 15 100 5
Àtụ:Dts Aerolíneas Argentinas 11 - 11 9
Àtụ:Dts Aeroméxico 11 2 47 60 5
Àtụ:Dts Air Canada 70 11 61 20
Àtụ:Dts Air China 14 14 14
Àtụ:Dts Air Europa 20 20
Àtụ:Dts Air Lease Corporation 14 8 146 168 14
Àtụ:Dts Air Niugini 4 4
Àtụ:Dts Air Peace 10 10
Àtụ:Dts ALAFCO 40 40
Àtụ:Dts Alaska Airlines 32 32
Àtụ:Dts American Airlines 100 100 22
Àtụ:Dts Arik Air 8 8
Àtụ:Dts Aviation Capital Group 70 10 20 3 103 5
Àtụ:Dts Avolon 65 10 20 95 2
Àtụ:Dts Blue Air 6 6
Àtụ:Dts BOC Aviation 77 10 87 5
Àtụ:Dts Boeing Capital Corporation 75 75
Àtụ:Dts Business Jet / VIP Customer(s) 2 19 21 2
Àtụ:Dts CALC China 15 35 50
Àtụ:Dts Caribbean Airlines [6] [7] [8] 12 12
Àtụ:Dts CDB Financial Leasing (Ireland) 1 1 1
Àtụ:Dts China Development Bank 68 10 78 1
Àtụ:Dts China Eastern Airlines 13 13 13
Àtụ:Dts China Southern Airlines 50 50 16
Àtụ:Dts CIT Leasing Corporation 37 37
Àtụ:Dts Comair 8 8
Àtụ:Dts Copa Airlines 41 15 5 61 5
Àtụ:Dts Donghai Airlines 15 10 25
Àtụ:Dts Enter Air 2 4 6 2
Àtụ:Dts Ethiopian Airlines 30 30 5
Àtụ:Dts Fiji Airways 5 5 2
Àtụ:Dts Flydubai 131 70 50 251 14
Àtụ:Dts Garuda Indonesia 50 50 1
Àtụ:Dts GECAS 150 20 6 176 22
Àtụ:Dts Gol Transportes Aéreos 105 30 135 6
Àtụ:Dts Goshawk Aviation 20 20
Àtụ:Dts Hainan Airlines 3 4 7 7
Àtụ:Dts ICBC Leasing 5 5 5
Àtụ:Dts Icelandair 3 2 5 3
Àtụ:Dts Jackson Square Aviation 30 30
Àtụ:Dts Jeju Air 40 40
Àtụ:Dts Jet Airways 125 125 6
Àtụ:Dts Jetlines 5 5
Àtụ:Dts Japan Investment Advisor 10 10
Àtụ:Dts Korean Air 30 30
Àtụ:Dts Lion Air[n 2] 10 4 100 87 201 14
Àtụ:Dts Malaysia Airlines 15 10 25
Àtụ:Dts Mauritania Airlines International 1 1 1
Àtụ:Dts Nok Air 6 6
Àtụ:Dts Norwegian Air Shuttle 110 110 18
Àtụ:Dts Okay Airways 9 9
Àtụ:Dts Oman Air 20 20
Àtụ:Dts Qatar Airways 5 5 5
Àtụ:Dts Royal Air Maroc 4 4 2
Àtụ:Dts Ruili Airlines 6 30 36
Àtụ:Dts Ryanair[n 3] 135 135
Àtụ:Dts SCAT Airlines 6 2 8 1
Àtụ:Dts Shandong Airlines 6 6 6
Àtụ:Dts Shenzhen Airlines 5 5 5
Àtụ:Dts SilkAir 37 37 5
Àtụ:Dts SkyUp Airlines 2 5 7
Àtụ:Dts Smartwings 8 8 1
Àtụ:Dts SMBC Aviation Capital 91 91 2
Àtụ:Dts Southwest Airlines[n 4] 30 250 280 31
Àtụ:Dts SpiceJet 116 20 136 7
Àtụ:Dts SunExpress 15 17 32
Àtụ:Dts TAROM 5 5
Àtụ:Dts Timaero Ireland 22 22 2
Àtụ:Dts TUI Group 54 18 72 11
Àtụ:Dts Turkish Airlines 65 10 75 7
Àtụ:Dts Turkmenistan Airlines 3 3
Àtụ:Dts Unidentified Customer(s) 1043 1045
Àtụ:Dts United Airlines 36 100 136 12
Àtụ:Dts UTair Aviation 28 28
Àtụ:Dts VietJet Air 120 80 200
Àtụ:Dts Virgin Australia 30 10 40
Àtụ:Dts WestJet 23 20 12 55 12
Àtụ:Dts XiamenAir 9 9 9
Total 61 2634 242 579 1588 5111 350

na Jenụwari 31, 2019 [5]

Marakwa
  1. Ụbọchi azụmahia bụ site na mmanye ọnụ Ụgbọelu Boeing 737 MAX nke onye azụmahia niile site na-aka ndi Boeing O&D.
  2. Ndi azụmahia malitere 737 MAX 8 na MAX 9.
  3. Ndi azụmahia malitere 737 MAX 200.
  4. Ndi azụmahia malitere 737 MAX 7

Grafụ azụmahia na ndi enyefere ahia ha[dezie | dezie ebe o si]

Grafụ nke na-eso na-ezipụta azụmahia Ụgbọelu Boeing 737 MAX nakwa ndi ahia niile zụrụ ya [nb 1] dị ka Septemba 30, 2018. [5]

Otu o siri di na Septemba 30, 2018 . [5]

Marakwa
  1. Note that orders from Unidentified Customer(s) are excluded from the graph.

Marakwa na azụmahia ndi n'enyochaghị enyocha anọghị ebe a.

Lee kwa[dezie | dezie ebe o si]

Mmekọrịta ndi ọzọ dika ya

Ndekọ ndị dika ya

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lion Air commits to up to 380 Boeing 737s (November 17, 2011). Retrieved on November 17, 2011.
  2. ACG Becomes third identified 737 MAX customer (November 17, 2011). Retrieved on November 17, 2011.
  3. Southwest Airlines Will Become Launch Customer for the New Boeing 737 Max Aircraft. Southwest Airlines Co. Press Release (December 13, 2011). Retrieved on 5 January 2017.
  4. Bader, Tim (December 13, 2011). Boeing 737 MAX Logs First Firm Order from Launch Customer Southwest Airlines. Boeing. Retrieved on December 26, 2011.
  5. 5.0 5.1 5.2 5.3 5.4 5.5 5.6 5.7 "Boeing 737: Iwu ma napụta (emelitere kwa ọnwa" . Ụlọ ọrụ Boeing . Jenụwarị 31, 2019 . Weghachiri na February 19, 2019 .
  6. Boeing, Caribbean Airlines Announce Selection of 737 MAX.
  7. Caribbean Airlines places order for 12 new Boeing 737 MAX planes.
  8. Caribbean Airlines Is Upgrading Its Fleet.


Kpọpụta njehie: <ref> tags exist for a group named "n", but no corresponding <references group="n"/> tag was found