Gaa na ọdịnaya

Nenneh Lebbie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nenneh Lebbie bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Sierra Leone. Ọ bụ onye otu Sierra Leone People's Party ma bụrụ otu n'ime ndị nnọchiteanya na nzuko omeiwu nke Sierra Leone maka mpaghara Bo, nke a họpụtara na 2007[1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Parliamentary Election Results by Electoral District:District Block Lists. SierraLeone.org. Retrieved on March 9, 2009.