Ngozi Eucharia Uche

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ngozi Eucharia Uche
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoNgozi Eucharia Uche Dezie
Aha enyereNgozi Dezie
aha gọọmentiNgozi Eucharia Uche Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Jụn 1973, 18 Jụn 1973 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNdị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Ngozi Eucharia Uche (amụrụ na 18 June 1973 na Mbaise, Imo steetị, Naijiria) bụbụ onye na-agba bọọlụ ma bụrụkwa onye isi koochị egwuregwu bọọlụ nke ụmụnwaanyị Naịjirịa Uche toro na Owerri, Naijiria.[1][2]

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Nwa nke mbụ n'ime ụmụ ise, a zụlitere ya na gburugburu di oyị na-enweghi nsogbu. Ọ gụrụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke ụmụ nwanyị na Egbu Girls Secondary School Owerri tupu ọ gawa Mahadum Delta State. Mgbe Uche nọ na kọleji, ọ bidoro gbaa bọọlụ. O mechara gbaa bọọlụ ndị otu mba Super Falcons, wee bụrụ onye koochị nwanyị nke izizi ha. N’afọ 2010, ọ ghọrọ kochị nwanyị mbu meriri n’egwuregwu asọmpi nke ụmụ nwanyị n’Afrika.[3] A chụrụ ya n'ọrụ na Ọktoba 2011 mgbe Naịjirịa erughị eru maka asọmpi Olimpik nke 2012.[4]

Esemokwu[dezie | dezie ebe o si]

FIFA dọrọ Uche aka na ntị maka okwu o kwuru n'oge asọmpi mba ụwa nke nwaanyị FIFA nke afọ 2011, bụ nke ọ kpọrọ mmekọ nwoke na nwoke "okwu na-adịghị ọcha" na "ihe di njọ nke ime mmụọ"[5][6]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Naijiria

Koochị

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]