Shehu Nicholas Garba
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Nicholas Shehu)
Shehu Nicholas Garba | |
|---|---|
| Member of the House of Representatives | |
| Assumed office 2011 | |
| Constituency | Jema'a/Sanga Federal Constituency |
| Personal details | |
| Born | 1960 (age 65–66) |
| Nationality | Nigerian |
| Political party | Peoples Democratic Party (PDP) |
| Occupation | Politician |
Shehu Nicholas Garba bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke rụrụ ọrụ dịka onye otu na-anọchite anya Jema'a/Sanga Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya n'afọ 1960, o si na Kaduna steeti. Ọ gụsịrị akwụkwọ elementrị ya na Rimi College Kaduna, tupu ọ nweta nzere bachelọ na Accounting na Mahadum Ibadan. O nwekwara nzere masta na Banking na Finance na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria. A họpụtara ya n'ụlọ omebe iwu na 2011, a họpụtaghachiri ya na 2015 Ọzọ na 2019 maka okwu nke atọ n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP).[1][2] Ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi oche Kọmitii na mgbochi nrụrụ aka ma họpụta ndị enyemaka 79 iji nyere gọọmentị ya aka.[3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizenscienigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Hon. Nicholas Shehu biography, net worth, age, family, contact & picture. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Nwafor (2020-06-15). Lawmaker appoints 79 aides (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-06.