Njikọ
Ọdịdị
‘’’Title’’’Njikọ
Nkọwa
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ bụ mpụrụokwu igbo ndi ọrụ ha bụ ijikọ okwu abụọ ọnụ, maọbụ karịa iji mebe ahịrị okwu.E nwekara ike ijikọ;Mkpụrụ okwu na mkpụrụokwu, maọbụ ahịrịokwu nakwa ahịrịokwu. E nwegasịrị mpụrụ okwu dịgasị iche iche n' arụ ọrụ dịka njikọ na asụsụ igbo. Ha gụnyere; "na", "mana", "kama", "tupu", "nakwa".
Nkejiasụsụ
[dezie | dezie ebe o si]Enyemakangwa
Omumatu
[dezie | dezie ebe o si]- "NA"- ji na ede,Ọkụ na mmiri
- "Mana"- A gara m ahịa, mana agaghị m akwụkwọ.
"Kama"- A chọrọ m ịnye gị ego, kama ọ dịghị.
Mkpọpụta
[dezie | dezie ebe o si]Olumba
[dezie | dezie ebe o si]Ntụgharị n’ Asụsụ Ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]Bekee
[dezie | dezie ebe o si]Conjunction