Gaa na ọdịnaya

Njoku Nnamdi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Njoku Nnamdi // ⓘ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa na onye otu nke anọ nke ndị omeiwu mba na-anọchite anya ndị omeiwu Bende nke Abia Steeti n'okpuru nche anwụ nke People's Democratic Parti.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Nnamdi Njoku na 19 Septemba 1963 na Bende, Abia Steeti, Naijira.

O nwetara nzere bachelọ na Mahadum Morgan Steeti na United Steeti.[2]


Tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Nnamdi Njoku bụ onye ọchụnta ego. E jikọtara ya na Talmacon Naijiria limited, Aba.

TTupu a họpụta ya n'ime Ụlọ Ndị Nnọchiteanya, ọ rụkwara ọrụ dị ka onye otu Kọmịshọn Egwuregwu nke Steeti Abia n'etiti afọ 1991 na 1993.[3]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Nnamdi Njoku banyere na ndọrọ ndọrọ ọchịchị n'oge Naịjirịa laghachiri n'ọchịchị onye kwuo uche ya na 1999. A họpụtara ya ka ọ nọchite anya Mpaghara Nhọpụta Federal nke Bende na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya na ikpo okwu nke Peoples Democratic Parti (PDP).

O jere ozi dị ka onye otu nke Nzukọ Ndị Omeiwu Mba nke Anọ site na 1999 ruo 2003.

Tupu a họpụta ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu Kọmịshọn Egwuregwu nke Steeti Abia n'etiti afọ 1991 na 1993.[4][5]

  • Ndị nnọchi anya Nzukọ Mba Naịjirịa si Abia

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "ABIA STATE: List of PDP aspirants for House of representatives". Emma Aziken. South East Nigeria. December 5, 2014. Retrieved July 4, 2015.
  2. ↑ Adeolu (2017-02-27). "NJOKU, Hon. Nnamdi". Biographical Legacy and Research Foundation (in Bekee ndị America). Retrieved 2026-07-26.
  3. ↑ Udo, Mary (2017-03-16). "NNAMDI, Hon. Njoku". Biographical Legacy and Research Foundation (in Bekee ndị America). Retrieved 2026-07-26.
  4. ↑ Adeolu (2017-02-27). "NJOKU, Hon. Nnamdi". Biographical Legacy and Research Foundation (in Bekee ndị America). Retrieved 2026-07-26.
  5. ↑ Udo, Mary (2017-03-16). "NNAMDI, Hon. Njoku". Biographical Legacy and Research Foundation (in Bekee ndị America). Retrieved 2026-07-26.