Nkem Okocha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkem Okocha
Nkem Okocha
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos Dezie

Nkem Okocha bụ onye nwere nka ịchụnta ego na Naijiria bụ onye guzobere Mamamoni, [1] ụlọ ọrụ mmekọrịta FinTech na-enye ụmụ nwanyị dara ogbenye n'ime obodo na obodo mepere emepe ikike aka ọrụ na mbinye ego. [2] [3] Ọ bụ onye mmeri na 2016 nke LEAP Africa Social Innovators Program (SIP) nke Union bank . [4]

Mmalite Ndụ na Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Ọmụmụ na ntolite Okocha bụchaa na Lagos, Naịjirịa. Ọ malitere ụlọ akwụkwọ ogo dị elu na Auchi Polytechnic ma mesịa gaa Lagos State University ebe ọ nwetara akara mmụta bachelo na Bankin na Finans [5] [6] wee nata asambodo nka ichụnta ego na Tony Elumelu Entrepreneurship Program, [7] o nwekwara asambodo azụmaahịa na nka ịchụnta ego si mahadum dị na Northwest . [8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Site na mgbalị nwanyị isi mkpe bụ nne ya iji zuo ezinụlọ ya, ọ tọrọ ntọala Mamamoni, [9] [10] ụlọ ọrụ na-elekọta mmadụ nke na-ekwu okwu banyere mgbanwe obodo site n'inye ụmụ nwanyị nkwado ka ha nwee obere azụmahịa. [11] [12] O nwere oke mmasị banyere iwepu ụmụ nwanyị na ogbenye ma ulo ọrụ ya choro ịbelata nsogbu nke ịda ogbenye na Naijịrịa. Kemgbe afọ 2013, ọ metụtala ma nye nkwado ihe karịrị ụmụnwaanyị puku anọ na ọtụtụ ime obodo na obodo mepere emepe ma-nyefee ihe karịrị otu narị obere ego mbinye. [13] . Tupu ọ malite ụlọ ọrụ ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya ndị ahịa n'ụlọ ọbá ego mgbe ahụ bụ Intercontinental Bank nke bụ Access Bank plc ugbu a. Ọ gara n'ihu ịghọ onye isi nchịkwa na Novine Koncept Ventures [14] tupu ịmalite Mamamoni. Kpọpụta njehie: Closing </ref> missing for <ref> tag [15] ụlọ ọrụ na-elekọta mmadụ nke na-ekwu okwu banyere mgbanwe obodo site n'inye ụmụ nwanyị nkwado ka ha nwee obere azụmahịa. [16] [17] O nwere oke mmasị banyere iwepu ụmụ nwanyị na ogbenye ma ulo ọrụ ya choro ịbelata nsogbu nke ịda ogbenye na Naijịrịa. Kemgbe afọ 2013, ọ metụtala ma nye nkwado ihe karịrị ụmụnwaanyị puku anọ na ọtụtụ ime obodo na obodo mepere emepe ma-nyefee ihe karịrị otu narị obere ego mbinye. [18] . Tupu ọ malite ụlọ ọrụ ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya ndị ahịa n'ụlọ ọbá ego mgbe ahụ bụ Intercontinental Bank nke bụ Access Bank plc ugbu a. Ọ gara n'ihu ịghọ onye isi nchịkwa na Novine Koncept Ventures [19] tupu ịmalite Mamamoni. [20]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nkem Okocha, Founder of Mamamoni is RISE Youth of the Week (en-US) (2018-02-06). Archived from the original on 2021-01-23. Retrieved on 2020-12-01.
  2. Start small,leverage on partnerships– Nkem Okocha (en-US).
  3. Nkem Okocha - The startup story of a Nigerian social entrepreneur empowering poor rural and urban women with free vocational skills and mobile loans (en-US).
  4. Union Bank, MamaMoni set up innovation hub for low income women.
  5. Nkem Christiana Okocha (en). Archived from the original on 2020-08-07. Retrieved on 2020-12-01.
  6. Meet Nkem Okocha, Entrepreneur, Banker, and Founder of Mamamoni (10 July 2019). Archived from the original on 23 October 2020. Retrieved on 1 December 2020.
  7. Breaking the Cycle of Poverty: Nkem Okocha of Mamamoni is our #BellaNaijaWCW this Week (en-US) (2017-07-05).
  8. Nkem Okocah.
  9. Meet the CEO of Mamamoni (en-US) (2017-03-07).
  10. Mamamoni (en-us). Archived from the original on 2020-10-22. Retrieved on 2020-12-01.
  11. Union Bank, Mama Moni Establish Innovation Hub for Low-Income Women (en-US) (2019-05-27). Archived from the original on 2019-07-27. Retrieved on 2020-12-01.
  12. Blog - KEC. Archived from the original on 2019-07-27. Retrieved on 2020-12-01.
  13. Nkem Okocha: I started Mamamoni because my experience as young girl (en-US) (2017-03-04).
  14. Breaking the Cycle of Poverty: Nkem Okocha of Mamamoni is our #BellaNaijaWCW this Week (en-US) (2017-07-05).
  15. Mamamoni (en-us). Archived from the original on 2020-10-22. Retrieved on 2020-12-01.
  16. Union Bank, Mama Moni Establish Innovation Hub for Low-Income Women (en-US) (2019-05-27). Archived from the original on 2019-07-27. Retrieved on 2020-12-01.
  17. Blog - KEC. Archived from the original on 2019-07-27. Retrieved on 2020-12-01.
  18. Nkem Okocha: I started Mamamoni because my experience as young girl (en-US) (2017-03-04).
  19. Breaking the Cycle of Poverty: Nkem Okocha of Mamamoni is our #BellaNaijaWCW this Week (en-US) (2017-07-05).
  20. About Us (en-US). Archived from the original on 2020-02-29. Retrieved on 2020-12-01.