Nkiru Sylvanus

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkiru Sylvanus
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Eprel 1982 Dezie
Ebe ọmụmụSteeti Abia Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1999 Dezie

Nkiru Sylvanus (amuru ya na Eprel, ụbọchị iri abụọ na mbụ n’afọ 1982) [1] bụ onye na-eme ihe nkiri na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo na Naijirịa. N'ime oge ọ na-eme ihe nkiri dị ka ọrụ ya, o so na ihe nkiri iri asaa. Ọ nweta kwa'ra nturu ugo dị ka nwata nwanyi na eme ihe nkiri kachasị mma na Africa Magic Viewers Choice Awards Onwe ta ihe nturu ugo ọzọ dị ka obụzọ onye nwanyi kachasị mma na ime ihe nkiri na Africa Movie Academy Awards. [2] [3] [4]

Oge mbu na muta[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Nkiru Sylvanus na Osisioma, Aba, obodo dị na Abia State . Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na sekondịr na Ohabiam, ebe ọ nwetara asambodo akwụkwọ mbụ ya na Asambodo nke WAEC. Ọ gakwara mahadum sayensị na teknụzụ Enugu State, ebe ọ wetara asambodo BSc na Mass Communication. [5] [6] [7]

Ọrụ ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Ndi mgbasa ozi akwụkwọ Punch kọwara Nkiru Sylvanus dị ka onye aka ochie na ime ihe nkiri. Sylvanus malitere ọrụ ya mgbe ọ dị afọ iri na asaa, na 1999. O sonye n’ime ihe nkiri Nollywood karịrị iri asaa. [1] [8] [9]

A gosiputara ya ugboro abụọ (2017 & 2018) n'akwụkwọ The Guardian na Celebrities Who Made Headlines . [10] [11]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N’afọ 2011, a gụnyere Sylvanus n’ụlọ ọrụ nke onye bụbu gọvanọ Imo steeti Rochas Okorocha dịka onye enyemaka ya pụrụ iche maka ihe banyere Legọs ma mesịa bụrụ onye ndụmọdụ ya na-ahụ maka ọhaneze. [12] [13] [14] [15]

Ntọọrọ ma hapụ ya na afọ 2012[dezie | dezie ebe o si]

Sylvanus, onye bụ onye enyemaka pụrụ iche nye onye bụbu Gọvanọ nke Imo steeti, Rochas Okorocha na-ahụ maka Ọhaneze ka a tọọrọ na Disemba 15, 2012 na elekere 2.30pm dị ka ụlọ ọrụ mgbasa ozi Nigeria nwere aha ọma siri kwu. Otu akwụkwọ mgbasa ozi Vanguard mere ka a mara na ndị na-jide ya chọrọ oge mgbapụta - otu narị nde naira [7] nke bụ (na ọnụego mgbanwe) na 2012 nke ruru $ 640,000 (Nde narị isii na iri puku anọ US dollar) ka ndị jidere ya chọrọ ka ha wee hapụ ya. [16] [17] [18] [19] [20] Ndị ụlọ mgbasa ozi Naịjirịa kwuru a tọhapụrụ Sylvanus n'aka ndị o tọọrọ na December 21, 2012 na elekere 10:30 nke abalị.

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

  • Onye ihe nkiri kachasị mma nke afọ na Africa Magic Viewers Choice Awards
  • O bụzọ onye nwanyi kachasị mma na ime ihe nkiri na Africa Movie Academy Awards [1]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Na 2014 Sylvanus lụrụ Stanley Duru. Mana ha kewa n’afọ 2019. [21] [22] [23]

Ihe nkiri ya ụfọdụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Final Tussle (2008)
  • Life Bullet (2007)
  • Fine Things (2007)
  • No More Love (2007)
  • Secret Pain (2007)
  • She is My Sister (2007)
  • The Last Supper (2007)
  • Treasures Of zfortune Fortune (2007)
  • Alice My First Lady (2006)
  • Buried Emotion (2006)
  • Divided Attention (2006)
  • Pastor's Blood (2006)
  • Serious Issue (2006)
  • Sweetest Goodbye (2006)
  • What A Mother (2005)
  • Dangerous Mind (2004)
  • Hope of Glory (2004)
  • King Of The Jungle (2004)
  • My Blood (2004)
  • Queen (2004)
  • The Staff Of Odo (2004)
  • Unconditional Love (2003)
  • Egg of Life (2003)
  • Green Snake (2003)
  • Six Problems (2003)
  • Holy Violence (2003)
  • Last Weekend (2003)
  • Onunaeyi: Seeds Of Bondage (2003)
  • The Only Hope (2003)
  • A Cry For Help (2002)
  • Love in Bondage (2002)
  • Miracle (2002)
  • Pretender (2002)
  • Unknown Mission (2002)
  • Never Come Back (2002)
  • Terrible Sin (2001)

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Nkiru Sylvanus Bio, Age, Education, Husband, Marriage, Wedding, Career (en-US) (2017-06-23). Archived from the original on 2019-11-28. Retrieved on 2020-08-24.
  2. Photos: Veteran Nollywood Actress, Nkiru Sylvanus Flaunts Her New Look (en-US) (2016-02-02).
  3. Veteran Actress, Nkiru Sylvanus Turns Musician, Releases Gospel Album (en-US) (2018-06-07).
  4. I’ve never been married, looking for a man to marry me now - Actress Nkiru Sylvanus (en) (2018-06-20).
  5. The good, bad and sweet story of Nkiru Sylvanus (en-US) (2012-11-16).
  6. Nse, Nkiru Sylvanus and Ivie Okujaiye battle for AMVCA award tonight! (en-US) (2014-03-07).
  7. 7.0 7.1 Gunmen kidnap Nkiru Sylvanus, demand N100m (en-US) (2012-12-16).
  8. Nkiru Sylvanus (en).
  9. Celebrities who made headlines in 2018 (en-US).
  10. Celebrities who made headlines in 2018 (en-US).
  11. Celebrities that made headlines in 2017 – Part 1 (en-US).
  12. Nkiru Sylvanus 'I will act in more movies this year,' actress reveals.
  13. Nkiru Sylvanus gets new appointment in Imo.
  14. Nkiru Sylvanus gets third political appointment in 3 years.
  15. Actress Nkiru Sylvanus Picks Another Juicy Job In Imo.
  16. Gov. Okorocha's Aide, Nkiru Sylvanus, Kidnapped In Owerri (2012-12-16).
  17. THE ABDUCTION OF NKIRU SYLVANUS IN OWERRI.
  18. Kidnap of Nkiru Sylvanus.
  19. Jubilation as Nkiru Sylvanus, Okoli regain freedom (en-US) (2012-12-20).
  20. Actress-Cum-Politician, Nkiru Sylvanus Abducted By Gunmen.
  21. Orenuga, Adenike. Nkiru Sylvanus weds Oge Okoye’s ex-husband, Stanley Duru (en-US).
  22. Oge Okoye Actress’ ex-husband reportedly marries Nkiru Sylvanus.
  23. Falae, Vivian. Oge Okoye's ex-husband story (en).