Gaa na ọdịnaya

Nnamchi Paul Sunday

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nnamchi Paul Sunday bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchi anya gọọmentị etiti na-anọchite anya Enugu East / Isi Uzo nke Enugu Steeti na 10th . [1] [2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Rapheal (2023-09-14). Nnamchi, Enugu Rep tackles poverty with education (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Ugwueze (2023-06-27). 'Son of nobody can become somebody - LP Reps member, Nnamchi (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
  3. III (2023-11-03). Appeal Court sacks PDP man, declares LP's Nnamchi as House of Reps winner (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2025-01-08.