Nnamdi Ezechi
Ọdịdị
Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.
Nnamdi Ezechi bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ nọchitere anya Ndokwa East/Ndokwa West/Ukwuani Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. [1] [2][3]
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Nnamdi Ezechi na 28 November 1979 na Okpai Kingdom, Delta State. [1][2]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Na afọ 2023, a họpụtara ya n'okpuru ikpo okwu nke Peoples Democratic Party (PDP) ka onye na-anọchite anya Ndokwa East/Ndokwa West/Ukwuani Federal Constituency, na-anọchi Ossai Nicholas Ossai..[1][2]
Edensibịa.
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2024-12-27.
- 1 2 3 Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-27.
- ↑ The Green Chamber Nigeria - The 10th Assembly, Nigeria House of Representatives. thegreenchamber.ng. Archived from the original on 2024-12-27. Retrieved on 2024-12-27.