Nnolim Nnaji
Ọdịdị
Nnolim John Nnaji is a Nigerian politician. He is a member representing Nkanu East/Nkanu West Federal Constituency of Enugu State in the Nigerian House of Representatives. [1][2]
Mbido ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Nnolim Nnaji na afọ 28 August 1971 wee si Enugwu steeti. O nwetara nzere bachelọ na ụlọ ọgwụ. na afọ afọ 2019, ọ nọchiri Chime Oji ka a họpụta ya dịka onye otu ụlọ omebe iwu n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP), wee họpụta ya ọzọ na afọ 2023 maka oge nke abụọ.[1][3][4] Ọ bụ kọmishọna na-ahụ maka ọrụ ọha na eze, Enugwu steeti site na afọ 1999 ruo afọ 2002. Ọ rụrụ ọrụ dịka onyeisi oche Board nke ụlọ obibi Enugu steeti site na afọ 2009 ruo na afọ 2010, yana onye otu, Federal Road Maintenance Agency Governing Board site na afọ 2012 ruo na afọ 2014.[5]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-02.
- ↑ 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2025-01-02.
- ↑ Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. www.constrack.ng. Retrieved on 2025-05-12.
- ↑ ABDULRASHEED YAKUB (2023-03-07). INEC releases full list of elected lawmakers for Nigeria's 10th Assembly (en-US). Peoples Gazette Nigeria. Retrieved on 2025-05-12.
- ↑ National Assembly | Federal Republic of Nigeria. www.nass.gov.ng. Retrieved on 2025-05-12.