Gaa na ọdịnaya

Nompumelelo Mqwebu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Nompumelelo Mqwebu (amụrụ n'afọ 1977) bụ onye osi nri na onye edemede South Africa.[1] N'afọ 2018, a kpọrọ akwụkwọ ya, With the Eyes of an African Chef akwụkwọ nri kacha ebipụtara onwe ya n'ụwa Gourmand World Cookbook Awards nke mere na China.[2][3][4] Gourmand World Cook Awards bụ asọmpi mba ụwa na-asọpụrụ akwụkwọ nri na mmanya kacha mma.[5]

Afọ mbido na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mqwebu na North coast na KwaZulu-Natal, Ma o tolite na Umlazi. Ọ gụrụ Marketing Management na Centec College, wee nweta diploma Culinary na City and Guilds of London Institute, ma zụọ ya dịka osi nri n'ụlọ akwụkwọ Chef nke nri na mmanya dị na Morningside,Durban, na Ballymaloe Cookery School naIreland.[6][7][1]

Mqwebu rụrụ ọrụ n'usoro ọkọnọ na ngwa ngwa ahịa na akwa akwa nwa oge tupu ọ banye na isi nri na 2005.[7] Ọ bụ onye guzobere Mzansi International Culinary Festival (MICF) na Africa Meets Europe Cuisine. Tupu o guzobe Africa Meets Europe Cuisine, ọ rụrụ ọrụ na ụlọ oriri na ọṅụṅụ Janet na Kloof na Zimbali Lodge.[3][6][1]

  • Ọ bụ onye odee maka Site Anya nke onye osi nri Africa. Akwụkwọ a na-egosi oge ochie na usoro nri ndị Africa na-eji ihe ndị Africa eme ihe mana ọ nwere ntụgharị ọgbara ọhụrụ. [8]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ nne mụrụ ụmụ nwoke abụọ .[6]

Ihe nrite

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2018 - Akwụkwọ ya meriri ihe nrite Gourmand World Cookbook [9][4][10]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 1.2 Laylin (2017-10-17). The Chef Reconnecting South Africans With Their Native Food (en-US). OZY. Archived from the original on 2021-10-11. Retrieved on 2019-11-18.
  2. SA chef bags an 'Oscar' for her modern African-inspired cookbook (en-ZA). TimesLIVE. Retrieved on 2019-11-18.
  3. 3.0 3.1 Nompumelelo Mqwebu is having fun with food the SA way | IOL (en). www.iol.co.za. Retrieved on 2019-11-18.
  4. 4.0 4.1 Chef accuses M-Net of plagiarism (en-ZA). SowetanLIVE. Retrieved on 2019-11-18.
  5. Gourmand World Cookbook Awards 2019. www.gfw.co.uk. Retrieved on 2019-11-18.
  6. 6.0 6.1 6.2 reporter (21 August 2018). Chef Nompumelelo Mqwebu takes SA cuisine to the world (en). The Citizen. Retrieved on 2019-11-18.
  7. 7.0 7.1 Nompumelelo Mqwebu (en-US). Chefs for Development (2018-07-03). Archived from the original on 2019-12-23. Retrieved on 2019-11-18.
  8. Through the Eyes of an African Chef - Get the best price in SA! (en-GB). Publisher.co.za. Retrieved on 2019-11-18.
  9. Horn (2018-05-29). South African Chef Nompumelelo Mqwebu Wins Global Award in China (en-ZA). SA Country Life. Archived from the original on 2020-10-31. Retrieved on 2019-11-18.
  10. Murua (2018-06-01). Gourmand World Cookbook Awards 2018 winners announced. (en-GB). Writing Africa. Retrieved on 2024-05-11.