Gaa na ọdịnaya

Nouria Yamina Zerhouni

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nouria Yamina Zerhouni

Nouria Yamina Zerhouni bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Algeria nke jere ozi dị ka gọvanọ Boumerdès Province n'etiti 2015 na 2018.

Onye isi ala Abdelaziz Bouteflika họpụtara Zerhouni onye minista nke njem nlegharị anya na Septemba 2013.[1] N’ọnwa Julaị afọ 2015, ọ ghọrọ gọvanọ Bourmerdès.[1][2]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Two ministers become wali: Abdelkader Kadi in Tipaza and Zerhouni Yamina in Boumerdess. Huffington Post Algeria (23 July 2015). Retrieved on 20 November 2016.
  2. Haddou. "Nouria Yamina Zerhouni désignée wali de Boumerdès", la Depeche de Kabylie, 25 July 2015. Retrieved on 20 November 2016. (in French)