Nsogbu nke afọ ime
| Complications of pregnancy | |
|---|---|
| Other names | Severe maternal morbidity (SMM) |
| As of 2017 about 810 women die daily from preventable causes related to pregnancy and childbirth, with most occuring in low and middle-income countries. | |
| Complications | Mother: Postpartum bleeding; high blood pressure of pregnancy, including preeclampsia; gestational diabetes; postpartum depression; postpartum infections; iron-deficiency anemia; hyperemesis gravidarum[1] Baby: Preterm labor, miscarriages, stillbirth, placental abruption[1][2] |
| Deaths | 287,000 maternal deaths (2020)[3] |
Nsogbu nke afọ ime bụ nsogbu ahụike n'oge afọ ime, gụnyekwara nsogbu n'oge ọmụmụ nwa na mgbe a mụsịrị nwa.[2] Ha gụnyere ma nsogbu ndị e mepụtara ọhụrụ ma ndị dịbu adị.[2] A na-akpọ ndị na-eme n'oge ọmụmụ nwa nsogbu ọnọdụ ịmụ nwa na ọmụmụ nwa,[4] ebe a na-akpọ ndị na-eme mgbe a mụsịrị nwa nsogbu ịmụ nwa mgbe a mụsịrị nwa.[5] N'oge ọtụtụ ihe mgbaàmà nke afọ ime na-anọchi anya mgbanwe ndị a tụrụ anya ha, ndị ọzọ chọrọ nnyocha ọzọ.[6]
Ụdị ndị a na-ahụkarị gụnyere ọbara mgbali elu nke afọ ime, na-agụnyekwa preeclampsia; ọrịa shuga ime; ịmụ nwa n'oge, obi ịda mbà mgbe amụchara; ime ọpụpụ; ịmụ nwa nwụrụ anwụ; ọrịa infeshọn, gụnyere n'oge afọ ime na mgbe amụchara; iron-deficiency anemia; na hyperemesis gravidarum.[1][2] Nsogbu ndị ọzọ nwere ike ịgụnye ọbara na-akpụkọ akpụkọ, afọ ime ektopik , placental abruption (Nkwụpu ahụ nwa tupu amụọ nwa) na cholestasis nke afọ ime.[2][7] Nsogbu ndị na-ebu ụzọ adị na-agụnye ọrịa akwụkwụ, asthma (ọrịa ùfù ume ọkụ), isi ọwụwa, na ọrịa thyroid.[2] E nwere ike ịme nnyocha ahụ tupu amụọ iji gbochie ma ọ bụ chọpụta nsogbu ụfọdụ.[2]
Nsogbu nke afọ ime, ọ kachasị ọrịa nne siri ike ka ọ dị n'afọ 2011, na-eme na ihe dị ka 1.6% na United States, na 1.5% na Canada banyere afọ ime.[8][9] Na 2020, nsogbu kpatara Ọnwụ nne 287,000 n'ụwa niile, nke ihe dị ka 95% na-eme na mba ndị na-emepe emepe, ọ kachasị ndịda Sahara Africa.[3] Ọ fọrọ obere ihe ka ọ bụrụ ụmụ nwanyị niile nwere nsogbu ụfọdụ mgbe ha mụsịrị nwa, dị ka azụ mgbu, nsogbu ara, ọbara ọgbụgba, nausea (ịgbọ agbọ), na ike ọgwụgwụ.[10] Ebe ọ bụ na a na-ekpesa nsogbu ahụike mgbe ọnwa isii gasịrị site n'ihe dị ka otu ụzọ n'ụzọ atọ.[11]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 "What are some common complications of pregnancy? | NICHD - Eunice Kennedy Shriver National Institute of Child Health and Human Development". www.nichd.nih.gov (in Bekee). 20 April 2021. Archived from the original on 3 March 2024. Retrieved 8 March 2024.
- 1 2 3 4 5 6 7 "Pregnancy complications | Office on Women's Health". www.womenshealth.gov. Archived from the original on 31 May 2022. Retrieved 8 March 2024.
- 1 2 "Maternal mortality". www.who.int (in Bekee). Archived from the original on 10 April 2021. Retrieved 8 March 2024.
- ↑ "Introduction to Complications of Labor and Delivery - Women's Health Issues". Merck Manuals Consumer Version (in Bekee ndị Canada). Archived from the original on 10 December 2023. Retrieved 30 March 2024.
- ↑ "Postpartum Care - Gynecology and Obstetrics". Merck Manuals Professional Edition (in Bekee ndị Canada). Archived from the original on 4 October 2023. Retrieved 30 March 2024.
- ↑ "Pregnancy - signs and symptoms". Archived from the original on 17 March 2024. Retrieved 30 March 2024.
- ↑ "Pregnancy complications". nhs.uk (in Bekee). 8 December 2020. Archived from the original on 4 August 2023. Retrieved 8 March 2024.
- ↑ "Severe Maternal Morbidity in the United States". CDC. Archived from the original on 2015-06-29. Retrieved 2015-07-08.
- ↑ "Severe Maternal Morbidity in Canda" (PDF). The Society of Obstetricians and Gynaecologists of Canada (SOGC). Archived from the original (PDF) on 2016-03-09. Retrieved 2015-07-08.
- ↑ Cheng, CY (July 2008). "Integrative review of research on general health status and prevalence of common physical health conditions of women after childbirth". Women's health issues : official publication of the Jacobs Institute of Women's Health. 18 (4): 267–80. doi:10.1016/j.whi.2008.02.004. PMID 18468922.
- ↑ "After the afterbirth: a critical review of postpartum health relative to method of delivery". Journal of Midwifery & Women's Health. 51 (4): 242–48. 2006. doi:10.1016/j.jmwh.2005.10.014. PMID 16814217.