Gaa na ọdịnaya

Nsokwunye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

‘’’Title’’’Nsokwunye


Nsokwunye bụ nkeji asụsụ igbo n' esoksrị mkpọaha maọbụ na ngwaa. iji wee mee ka ọ nwenwanye nghọta.A na-edekọta ya na ngwaa ọnụ, mana ọ bụrụ nkejiasụsụ, a na-edesa ya edesa. Ụfọdụ mkpụrụokwu nwere ike irụ ọrụ ka nsokwunye.

Nkejiasụsụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ngwaa

  • Rienụ
  • nyerenụm
  • Rikwara
  • jidekwarana

Mkpọpụta

[dezie | dezie ebe o si]

Ntụgharị n’ Asụsụ Ọzọ

[dezie | dezie ebe o si]

Encletics