Numan, Nigeria
Ọdịdị
Numan, Naijiria
| Kọntinent | Eluàlà |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Adamawa Steeti |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 9°28′1″N 12°1′58″E |
| Koodu Nzipu ozi | 642102 |
| Koodu ọkpụkpọ obodo | +234 |


Numan, nke a makwaara dị ka Nomweh (nke pụtara 'elu ugwu'), bụ obodo na mpaghara gọọmentị ime obodo na steeti Adamawa, Naijiria. Ọ bụ obodo ọdụ ụgbọ mmiri nke dị na njikọ nke Osimiri Benue na Osimiri Gongola.
Obodo a bụ ebe Adamawa Steeti Polytechnic dị.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Welcome to Adamawa Polytechnic. Adamawa Polytechnic. Archived from the original on 2009-09-22. Retrieved on 2010-03-24.
Templeeti:LGAs and communities of Adamawa StateGen. Muhammad Almustapha Musa @ New Motor Park, Numan Nigeria (11 Eprel, 2021).