Obiageli Ezekwesili

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Obiageli Ezekwesili
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoObiageli Ezekwesili Dezie
Aha enyereObiageli Dezie
aha njirimaraMadam Due Process Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Eprel 1963 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụ̀sụ̀ Ìgbò, Bekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụeconomist, chartered accountant, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
onye were ọrụTransparency International Dezie
Ọkwá o jiMinister of Education of Nigeria, Minister of Mines and Steel Development Dezie
ebe agụmakwụkwọJohn F. Kennedy School of Government, Mahadum nke Lagos, Mahadum nke Nigeria Dezie
candidacy in election2019 Nigerian presidential election Dezie
Ihe nriteBBC 100 Women, OkayAfrica 100 Women, BBC 100 Women Dezie

Obiageli Ezekwesili (onye nke eji Oby Ezekwesili mara) bu nwa afo Nigeria guru maka accounting ma turu ugo na ya, O so choputa ma bido otu ndi oyibo  na akpo transparency international,o nokwa nisi oche nke ndi na ebgochi mpu na aghugho nuwa niile nke ulo oru ha di nobodo berlin bu isi obodo Germany.  O rukwara oru dika minista na hu maka mmanu ndi a na egwuputa nala(solid mineral) nakwa minista  na ahu maka mmuta(Education)mgbe onye isi ala Olusegun Obasanjo bara ochichi nke ugboro abuo. kemgbe ahu oruola oru dika osote onye isi nulo oru world bank nke Afrika bido na onwa May afo 2007 rue onwa May 2012, bu mgbe eji Mazi Makhtar Diop nochie ya. == Ezekwesili ji nzere masters degree na International Law nakwa Diplomacy site ered accountantMahadum nke di na Lagos, O Jikwa nzere masters degree na public Adiminstration site na Mahadum nke di na Havard. O nwetakwara ihe omumu nulo oru di na Deloitte na Touche bu ebe o nwere ozuzu dika chartard accountant.

Tupu o ruwara goomenti Nigeria oru , ya na Professor Jeffery Sachs na aru oru nulo oru di na Havard bu nke ana akpo center for international development.

Gomenti Obasanjo[dezie | dezie ebe o si]

Ezekwesili bidoro na mgbe Olusegun Obasanjo na na okwa dika onyeisi ndi na elodo Anya maka nhazi na nlezi anya na okwu ego gbadoro Intelligence Unit (aka Due Process Unit). Obu na onodua ka oritere okwa ana akpo "Madam Due Process" Maka nguzosiike nke oguzoro na olu nke okwadoro ndi ya na ya na oru bu ndi ma nke ha riri na igbasa ozi gbasara 'public procurement or contracting at the Federal level' na Nigeria. Obu Onye kwadoro ngalaba 'Bureau for Public Procurement legislation, the NEITI legislation' na ndi ana akpo 'new Minerals and Mining legislation'na oge isii na nmanye afo pụrụ ichie na gomenti.

References[dezie | dezie ebe o si]