Gaa na ọdịnaya

Obua Azibapu Fred

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Obua Azibapu Fred bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye na-enyocha ọnụ ọgụgụ nke jere ozi dịka onye nnọchi anya Ogbia Constituency Bayelsa State n'oge 9th National House of Representatives site na afọ 2019 ruo afọ 2023. [1] [2][3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. undefined candidate data for 2023 - Stears Elections. www.stears.co. Retrieved on 2025-01-06.
  2. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
  3. Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. constrack.ng. Retrieved on 2025-01-06.