Offiong Offor
Ọdịdị
Offiong Offor
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ezinụlọ ya | Offor |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ ibibio |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, university teacher |
| Onye were ọrụ | Akwa Ibom State University, Akwa Ibom State Ministry of Agricultural Resources |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Calabar, Michael Okpara University of Agriculture Umudike, University of Nigeria |
Offiong Offor bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị na onye ọkammụta Naijiria si Akwa Ibom steeti. Ọ na-ejekwa ozi dịka kọmishọna na-ahụ maka ọrụ ugbo na mmepe ime obodo na Akwa Ibom steeti. [1][2][3]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Offiong nwetara nzere bachelọ nke sayensị na Mahadum Calabar, Cross River State, ma nwetakwa nzere Masters na Mahadum Michael Okpara nke Agriculture, Umudike, O nwere Ph.D. na Agricultural Economics sitere na Mahadum Naịjirịa, Nsukka.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Offor bụ onye nkuzi na Mahadum steeti Akwa Ibom. Ọ chịkwara ọrụ ndụmọdụ maka United States Agency for International Development (USAID). [4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ NNPC Foundation flags off Agricultural training for vulnerable farmers in Akwa Ibom (en-GB). Vanguard News (2025-05-07). Retrieved on 2025-08-28.
- ↑ Ogunseyin (2025-05-30). Nigeria's 50 most innovative professionals: Champions of economic growth and development. The Guardian Nigeria News. Retrieved on 2025-08-28.
- ↑ Odey (2024-06-02). 100 A'Ibom youths for Songhai farm initiative – Commissioner. Punch Newspapers. Retrieved on 2025-08-28.
- ↑ Dr. (Mrs.) Offiong Offor – DAKKADA SKILLS ACQUISITION CENTER. Retrieved on 2025-08-28.