Gaa na ọdịnaya

Ofor Gregory Chukwuegbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ofor Gregory Chukwuegbo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye na-anọchite anya Enugu North/Enugu South Federal Constituency n'ụlọ omebe iwu.[1][2]

Mbido ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị.

[dezie | dezie ebe o si]

Ofor Gregory Chukwuegbo mụrụ na 23 August 1971 ma si Enugwu steeti. N'afọ 2007, a họpụtara ya ka ọ bụrụ ụlọ omeiwu Federal, nọchiri Gordi Agbo. A họpụtara ya ọzọ na 2011 maka oge nke abụọ, ma jee ozi nke atọ site na 2019 ruo 2023 n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP). Ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu ụlọ ọgbakọ omebe iwu Enugwu steeti site na 2003 ruo 2007. [1][3]

Edensibịa.

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-02.
  2. Nigeria (2022-05-16). Enugu State National Assembly with Their Representatives. (en-US). Aziza Goodnews. Retrieved on 2025-01-02.
  3. Admin (2017-02-06). CHUKWUEGBO, Hon. (Prince) Ofor Gregory (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2025-01-02.