Gaa na ọdịnaya

Ogbugbu e gburu ndị njem nleta French na Mauritania na 2007

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Templeeti:Campaignbox Algeria 2002-present 

Ogbugbu e gburu ndị njem nleta French na Mauritania na 2007 mere na 24 n'ọnwa Disemba afọ 2007. [1] Mwakpo ahụ mere na nso Aleg, 250 kilomita n'ebe ọwụwa anyanwụ nke isi obodo Nouakchott.[2] 

E gburu anọ n'ime ha, nke ise ahụ wee merụọ ya ahụ nke ukwuu. Otu onye lanarịrị; ndị ahụ nwụrụ anwụ bụ ụmụ ya nwoke abụọ toro eto, nwanne ya nwoke, na otu enyi ya.[3]

Ndị ọchịchị Mauritania jidere mmadụ itoolu n'ọnwa Jenụwarị 7, afọ 2008. [4] Ndị uwe ojii nwetara égbè mwakpo site n'ebe dị nso n'ebe ogbugbu ahụ.[5] Minista nke ime obodo Mauritania boro ndị na-eyi ọha egwu ụta maka igbu ọchụ ahụ.[6] Ndị ọchịchị na-ekwu na ndị a na-enyo enyo bụ ndị otu ndị na-emebiga ihe ókè nke jikọtara ya na al-Qaida.[7]

Otu n'ime ndị a na-enyo enyo e jidere na Jenụwarị, Sidi Ould Sidna, gbapụrụ n'aka ndị uwe ojii n'ọnwa Eprel mana e jidere ya ọzọ n'ọnwa ahụ kwa.[8] Sidna zụrụ na otu Al-Qaeda na Maghreb, nke gosipụtara na Sidna nwere njikọ na nzukọ ha.[9] N'afọ 2010, ụlọ ikpe Mauritania mara ndị ikom atọ na-azọrọ na ha bụ "ndị agha nke Al-Qaeda", Sidi Ould Sidna, Mohamed Ould Chabarnou, na Maarouf Ould Haiba, ikpe ọnwụ maka mwakpo ahụ.[10]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. ↑ "4 French tourists killed in Mauritania". ABC News. 24 December 2007. Archived from the original on 27 December 2007. Retrieved 6 October 2014.
  2. ↑ Mickolus, Edward (March 3, 2014). Terrorism, 2008-2012: A Worldwide Chronology. McFarland. pp. 310–. ISBN 978-1-4766-1467-0.
  3. ↑ "Mauritania arrests three more suspects in French tourists' murder". AFP. December 29, 2007. Archived from the original on May 20, 2011.
  4. ↑ "Mauritania detains 9 people in French tourists' deaths". Iht.com. Retrieved 7 October 2014.
  5. ↑ "Mauritania: Three arrested over slaying of French tourists - Adnkronos Security". Adnkronos.com. Retrieved 6 October 2014.
  6. ↑ "Mauritania blames killings on terrorist cell". NBC News. 24 December 2007. Retrieved 6 October 2014.
  7. ↑ "Mauritanian Suspects in French Tourist Killings Linked to al-Qaida". Voice of America. December 25, 2007. Archived from the original on December 28, 2007. Retrieved January 8, 2008.
  8. ↑ "Mauritania Police Arrest Suspect in Killing of French Tourists". Voice of America. April 10, 2008. Archived from the original on November 17, 2008.
  9. ↑ Schmidle, Nicholas (13 February 2009). "The Saharan Conundrum". The New York Times. Retrieved 6 October 2014.
  10. ↑ "Al Qaeda-affiliated tourist killers sentenced to death". France 24. May 25, 2010. Archived from the original on May 27, 2010.