Ogbugbu nke ndị mmadụ na Mambila
Ọdịdị
Mambila massacre bụ ogbugbu a kọrọ na 2017 nke Ndị na-azụ atụrụ Fulani na Mambila Plateau, Naịjirịa. [1][2]
A na-arụ ụka gbasara ọdịdị nke ogbugbu ahụ, ụfọdụ ndị nọọrọ onwe ha kọrọ maka ya (na-abụghị ndị bi n'obodo ahụ) dị, ihe yiri ya, ebe a na-ebo ọchịchị Buhari ebubo na o lefeere akụkọ ya anya, maọbụ n'aka nke ọzọ, o tinyeghi anya na ihe ahụ mere ofụma ka o si kwesị,[3] e nwere ike bụrụ n'ihi ọnọdụ adịghị adịkewe nke mwakpo ndị ahụ (ndị na-azụ nama ka a na-ebokarị ebubo igbu ndị mmadụ).
Nke sochiri nke a bụ obere ime ihe ike mere ọnwa ole na ole ka e mesịrị.[4]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Arrest Killers of Fulani Herdsmen in Mambila, Numan, Others - Miyetti Allah (17 January 2018).
- ↑ INVESTIGATION: How latest Mambilla Plateau violence unfolded; leaving deaths, destruction | Premium Times Nigeria (en-GB) (2017-10-14). Retrieved on 2022-01-01.
- ↑ Arrest Killers of Fulani Herdsmen in Mambila, Numan, Others - Miyetti Allah (17 January 2018).
- ↑ Arrest Killers of Fulani Herdsmen in Mambila, Numan, Others - Miyetti Allah (17 January 2018).
- admin (2018-03-05). More people killed in Taraba than Benue, Zamfara - Buhari (en-US). The Advocate. Archived from the original on 2021-12-31. Retrieved on 2022-01-01.