Ogbunabali
Ọdịdị
Ogbunabali
| Obere ụdị nke | deity |
|---|---|
| Ngalaba nke senti ma ọ bụ chi | ọnwụ, dead human, realm of the dead, otherworld |
| Nwere ndepụta | list of death deities |
Ogbunabali ( Igbo : Ogbúnàbà ọrụ̀ [Ọ] na-egbu n'abalị) bụ otu n'ime ọdịnala ndị Igbo Death deity . A na-ewere dika nkọwa nke àgwà ya dị ka onye a sịrị na-egbu onye mejọrọ ya n' abali, ndia na-abụkarị ndi omekome maọbụ ndị mere ihe di njọ taboo .