Ojị
Jump to navigation
Jump to search
Ọjị n'omenala ndi Igbo bụ mkpụrụ osisi eji eme ọbia nakwa emume. Ndị Igbo na-akwanyere Oji ugwu nke ukwuu. Naani ndi nwoke na-ari elu ọji mana ndi nwanyi anaghị ari ya.
Ịta oke ọjị na-erighị nri na-ebute Kansa, maka ọjị nwereihe ana-kpo N-nitroso. N'ala Naigeria, ebe ọtụtụ mmadu na-ata ya, N'Omenaala Igbo, mmemme niile ha na-eme iwu megidere na ọjị ga adị ya n'ihi na ọ bụ ọjị ka ji ekpe ekpere site na-ịgọ ya ka ihe gaara ha nke ọma. Omenaala ndị a gụnyere ịlụ nwaanyị, echimechi,ikupụta nwa nakwa ndị ọzọ. Naanị na-ikwa ozo ka ndị igbo anaghị eji ọjị.
Lee nke ozo[mèzi | mèzi mkpụrụ]
![]() |
Wikimedia Commons has media related to Ojị (Kola nut). |