Gaa na ọdịnaya

Ojiarụ:164.116.133.13

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Odim obi uto ihu na enwere asusu okwu ala anyi na wikipedia. Onye tinyere asusu anyi na ebe a, oga adiri gi mma. Ama gi agaghi echi, maka isi na igbo agaghi ekpochapu. Daalu, onu juru na ekele. Umu-umu ga akwa nyere gi ugwu jaa gi mma. Ekele kwam gi ozo, ya dikwara gi mma. Aham bu Mikel(Michael) Egonu. Abum onye Amannachi na Orsu LGA di na Imo State Nigeria. Igbo wu Igbo ekelem unu nile. Igbo ga adi. Omenala ga di. Onye chiri nke ochiri ya zaa. Egbe bere ugo bere, onye si ibeya ebele ya ziya ebe oga ano