Gaa na ọdịnaya

Ojiarụ:Agboghomma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lee Agbogho mma ka m bu. Mana m ga gosi onwe m di ka nwoke site udi akwa ne etu m si eyi akwa, etu m si e debe ntutu mana ahu m na ihu m ga gosi agbogho mma. Asusu Ibo ga bu asusu mmadu nile ni Sautees Naijiria (Abia, Akwa Ibom, Anambra, Delta, Ebonyi, Enugu, Imo, Osimiri na Osimiri Kross). Ibo ga bu asusu njiko sautees Naijiria ka asusu Hausa chia ni ugwu Hausa. Ndi bekee buzo expoturu anyi ga Amerikas na Karibians. Site ugbu a, m ga expoturu akwa anyi, alusi anyi, asusu anyi, omenaala anyi ga Amerikas na Karibians kpata naira bilibili (naira ka zi mma ni bilibili maka bills e rika). Expiriens m n'uwa na nke m expiriens ni wikipidia, mere m ji mata ihe m ga e me wit sopot ndi bekee na ihe ha meputara (ha choo udi ihe a). M ga nye aka ka Ibo chia ni sautees afekt kwa etu ndi Amerikas na Karibians si a su asusu Bekee nke ha.