Gaa na ọdịnaya

Ojiarụ:Doc James/Ịṅụbiga mmanya ókè

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Barbiturate overdose
Other namesBarbiturate poisoning, barbiturate toxicity
Molecular diagram of phenobarbital
SymptomsDecreased breathing, decreased level of consciousness[1]
ComplicationsNoncardiogenic pulmonary edema[2]
Duration6-12 hours[2]
CausesAccidental, suicide[3]
Diagnostic methodBlood or urine tests[4]
TreatmentBreathing support, activated charcoal[5][6]
FrequencyUncommon[7]

Mmiri ọgwụ barbiturate gabigara ókè bụ nsị n'ihi oke ọgwụ barbiturate.[8] Mgbaàmà na-agụnyekarị ihe isi ike iche echiche, nkwekọrịta na-adịghị mma, mbelata nke ịma ihe, na mbelata mgbalị iku ume (nkwụsị iku ume).[1] Nsogbu nke Ịṅụbiga ọgwụ ókè nwere ike ịgụnye ọzịza nke akpa ume na-abụghị nke obi.[2] Ọ bụrụ na ọnwụ emee nke a na-abụkarị n'ihi enweghị ume.[3]

Ịṅụbiga ọgwụ Barbiturate ókè nwere ike ime na mberede ma ọ bụ n'amaghị ama na Mgbalị ịkpata ọnwụ.[3] Mmetụta na-egbu egbu na-agbakwunye na nke mmanya na benzodiazepines.[3] Ọgwụ na-egbu egbu na-adịgasị iche na nnagide mmadụ na otu esi ewere ọgwụ ahụ.[3] Mmetụta nke barbiturates na-ewere ọnọdụ site na GABA neurotransmitter.[2] Enwere ike ịchọpụta ikpughe site n'inyocha mamịrị ma ọ bụ ọbara.[4]

Ọgwụgwọ na-agụnye ịkwado iku ume na ọbara mgbali elu.[2][5] Ọ bụ ezie na enweghị Ọgwụ mgbochi, icheku ọkụ nwere ike ịba uru.[5][6] Enwere ike ịchọ ọtụtụ ọgwụ icheku ọkụ.[7] Enwere ike ịtụle hemodialysis mgbe ụfọdụ.[6] A chọpụtabeghị na mmiri ara ehi bara uru.[6] Ọ bụ ezie na ọ bụbu ihe a na-ahụkarị na-akpata ịṅụbiga ọgwụ ókè, barbiturate bụzi ihe a na'adịghị ahụkebe.[7]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Weaver (3 September 2015). "Prescription Sedative Misuse and Abuse.". The Yale Journal of Biology and Medicine 88 (3): 247–56. PMID 26339207. 
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 2.4 Marx (2014). "165", Rosen's emergency medicine : concepts and clinical practice, 8th, Philadelphia, PA: Elsevier/Saunders, Sedative Hypnotics. ISBN 978-1455706051. 
  3. 3.0 3.1 3.2 3.3 3.4 Sadock (2008). Kaplan & Sadock's Concise Textbook of Clinical Psychiatry (in en). Lippincott Williams & Wilkins. ISBN 9780781787468. 
  4. 4.0 4.1 Baren (2008). Pediatric Emergency Medicine (in en). Elsevier Health Sciences. ISBN 978-1416000877. 
  5. 5.0 5.1 5.2 Carroll (2010). Problem-based Physiology (in en). Elsevier Health Sciences. ISBN 978-1416042174. 
  6. 6.0 6.1 6.2 6.3 Roberts (January 2011). "Enhanced elimination in acute barbiturate poisoning - a systematic review.". Clinical Toxicology 49 (1): 2–12. DOI:10.3109/15563650.2010.550582. PMID 21288146. 
  7. 7.0 7.1 7.2 Müller (October 2013). "Common causes of poisoning: etiology, diagnosis and treatment.". Deutsches Ärzteblatt International 110 (41): 690–9; quiz 700. DOI:10.3238/arztebl.2013.0690. PMID 24194796. 
  8. Publishing (2009). Dictionary of Medical Terms (in en). Bloomsbury Publishing. ISBN 9781408102091.