Ojiarụ:EChukwukere-WMF/Jumoke Akindele
Ọdịdị
Political career
[dezie | dezie ebe o si]N'ọnwa Eprel afọ 2007, Jumoke sonyere n'ọkwa nke mpaghara Okitipupa nke abụọ mana ndị otu mmegide meriri ya.[1] tes test etstsstststststts
Early life
[dezie | dezie ebe o si]
A mụrụ Jumoke Akindele na Okitipupa, obodo dị na Ondo Steeti n'ebe ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria.[2]Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na St. John's Primary School na Okitipupa tupu ọ gaa St. Louis Girls Secondary School, Ondo ebe ọ nwetara asambodo ụlọ akwụkwọ West Africa na 1981. [3] Jumoke nwetara nzere bachelọ na Iwu na Mahadum Obafemi Awolowo, Ile Ife ma rụọ ọrụ iwu ruo afọ ole na ole tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na 2006 Test test test test test test test test test test .[4]
- ↑ Jumoke Akindele Emerges First Female Speaker Of Ondo House of Assembly. Naij.com. Retrieved on 21 April 2015.
- ↑ Leadership Newspaper (27 May 2014). Ondo House Of Assembly Elects First Female Speaker. Nigerian News from Leadership News.
- ↑ Politics changed my style – Jumoke Akindele. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 2014-12-21.
- ↑ naijamayor. Jumoke Akindele Emerges First Female Speaker Of Ondo House of Assembly. NIGERIA ENTERTAINMENT. Archived from the original on 2015-11-19.